Listen to VOBI on the Internet: http://www.biafraland.com/vobi.htm
Read VOBI News Analysis on the Web:
http://www.biafraland.com/NewsAnalysis.htm
Visit Biafra on the Internet:
http://www.biafraland.com 

This is the News Analysis segment of the Voice of Biafra International (VOBI) broadcasts

For June 26, 2009

You have heard the news; now, the analysis…

Fellow Biafrans:

This is the time for all of us to speak with ONE voice regarding what we want. We want Biafra. An Independent Sovereign Nation. Biafra. It is our Natural right. It is our socio-political right.

We are going to actualize Biafra using the "Self Determination" principles of the United Nations Resolution A/61/295 of September 2007 on Self Determination of Ethnic Nations.

Repeat:
What do we want? Biafra—the Independent and Sovereign State.
What principles are we going to deploy? Self Determination—per UN Resolution.

We do not want...
We do not want Nigeria or one-Nigeria.
We do not want "Federation" with Nigeria.
We do not want Confederation with Nigeria.
We do not want Autonomy in /with Nigeria.
We do not want or need "Resource Control" with / in Nigeria.
We do not want "creation of more states" in / of Nigeria.
We do not want the Presidency of Nigeria.

We want Biafra—an Independent and Sovereign State.

Who are we?
We are the Biafrans, the nations subtended by the Biafran Coast, a recognized Region whose name and designation predate Nigeria by hundreds of years.
We are a hard-working and achieving people who understand the value of an environment of equity, justice, security and stability for success.
We are practitioners of "government by the popular mandate of free people free to choose."

We are not...
We are not Nigerians.
We are not lazy parasites.
We are not colonizers.
We are not usurpers.
We are not Feudalists.
We are not a culture of killers and society of murderers and Genocidists.

We are Biafrans, an entrepreneuring people.

So:
What do we get? Biafra, a Sovereign Independent State.
Using? Self Determination principles.

That’s our one voice. That’s our one focus. That’s our path. Self Determination process leading to Sovereign, Independent Biafra.

_____________________________________________

We are happy to report that our dear brother and fellow Biafran, Uchenna Madu, has finally been released from Nigeria's Gulag after 3 years without bail and without trial. Upon release, he gave a press conference emphasizing the need for Biafra actualization. We welcome him back to the fold, and draw inspiration from his courage, in our continuing struggle for Biafra which must be, which will be, actualized. And, we continue to insist that the rest of our Biafran people who are still being held by Nigeria must be released forthwith from Nigeria's jails.

Biafra alive! Because it is God Who makes it so.

That’s the News Analysis for the week. Thank you.

__________________________________________________________________

God bless and keep Biafra, and you, until our next broadcast. Voice of Biafra International (VOBI) broadcast (http://www.biafraland.com/vobi.htm) now continues in Igbo, one of the Biafran languages.

______________________________________________________________________

Ndi Biafra, ekele e o-o! Anyi e kelee unu,

Nkea wu akuko nke anyi na a kpo News Analysis, si na Voice of Biafra International (VOBI) Radio, di na Washington DC, na ala America, na a bia ra unu na abali a.

Ugbua ka o di oke mkpa ka anyi were otu obi, na otu olu, kwuo ihe anyi choro: Biafra ka anyi choro—Biafra nooro onwe ya, na a chi onwe ya (Independent, na, Sovereign). Nkea wu ike Chi anyi nyere anyi—I nweta ochichi Obodo nke anyi.

Anyi ga e ji uzo Self Determination, nke wu uzo ndi UN dere, kwekorita na Resolution ha, soro nweta Biafra.

Ka anyi kwuo ya ozo:
Gini ka anyi choro? Biafra—Obodo anyi nooro onwe ya, na a chi onwe ya.
E lee uzo anyi si a cho nweta Biafra? Uzo "Self Determination" ndi UN dere e de na akwukwo ha.

Ihe anyi a choghi:
Anyi a choghi Nigeria ma o wu one-Nigeria.
Anyi a choghi "Federal" Nigeria.
Anyi a choghi "Confederation" na ime Nigeria.
Anyi a choghi "Autonomy" na ime Nigeria.
Anyi a choghi "Resource Control" na Nigeria.
Anyi a choghi "State" ohuru na ime Nigeria.
Anyi a choghi ka anyi nweta okwa President Nigeria.

Ihe anyi choro, na ihe anyi ma, wu Biafra—Independent Biafra.

Kedu ndi anyi wu?
Anyi wu ndi Biafra, ndi bi na ala di na elu mpampa oshimiri a kporo Biafra, ndi a ma aha ha a ma nnu afo tupu di e nye Nigeria aha.
Anyi wu ndi ma ka e si a ru oru, ruta ya uru, ndi ma uru o bara i nwe udo na aladimma maka oganairu nke madu na Obodo ya;
Anyi wu ndi kwere na, na ochichi, o wu Oha ndi mmadu na a hoputa ndi ga a chi ha.

Anyi a wughi...
Anyi a wughi ndi Nigeria
Anyi a wughi nde dara mba, nde na e ri ihe a wughi nke ha jiri aka ha kpata.
Anyi a wughi nde na a nogide ndi Obodo ndi ozo.
Anyi a wughi nde na e ji ike ma o wu "i wa anya" napuru ndi ozo ihe nke ha.
Anyi a wughi nde Feudalists, nde ochichi ha di ka a na a chi aturu na nnama
Anyi a wughi nde ogbu-mmadu, na nde na e me Genocide.

Anyi wu ndi Biafra, ndi ike-oru di, ndi nwere oganiru.

Gini ka anyi ga e nweta? Biafra na a chi onwe ya, nwere kwa onwe ya.
Site na uzo nke...? Self Determination.

Ka nkea wuru otu olu anyi dum ahu. Nkea wuru kwa naani otu ebe anya na obi anyi dum di. Uzo anyi, a wuru uzo Self Determination, nke ga e wetara anyi Biafra.

_____________________________________

Obi di anyi uto nke ukwuu maka, nwanne anyi Uchenna Madu, e weputala ya na mkporo ndi Nigeria. Ihe mbu o gwara ndi Press mgbe o putara wu na o di oke mkpa ka anyi nweta Biafra. Anyi na e kele ya; o wu Dimkpa Biafra. Mara kwa na anyi ka kwu chim, na a ga e weputariri ndi foro afo na ime umunne anyi nde a ka ji na mkporo ndi Nigeria.

Biafra: biri kwa! ka Chineke siri kee gi.

Biafra, ndu gi! Biafra, ndu gi!! Biafra, ndu gi!!!—na ndu anyi kwa. Maka Chineke nonyere la gi—nonyere kwa ra anyi!

Ndewo unu

____________________________________________________________

Voice of Biafra International (VOBI) broadcast continues
Voice of Biafra International (VOBI)