http://www.biafraland.com/NewsAnalysis.htm
http://www.biafraland.com/vobi.htm
This is the News Analysis segment of the Voice of Biafra International (VOBI) broadcasts
For November 14, 2008
You have heard the news; now, the analysis…
Fellow Biafrans:
When we speak of our heroes in our struggle to actualize Biafra, we have to include the following brothers of ours who are MASSOB members still in Nigeria’s jails. Their “crime”? Exercising the God-given right to be responsible for, and in charge of, our own individual and own collective destiny. These brothers of ours are truly heroes, because they saw and experienced the unrelenting Evil that is Nigeria crushing our people to death, and they said, “No! We will fight this thing by taking ourselves and our nation out of the failed and poisonous State known by Nigeria.”
While others went into psychological denial or just talked about the rapacious and hopeless existence that Nigeria has become for our people, these brethren of ours acted, knowing the dangers, fully aware of the consequences, attendant to the process of actualization of Biafra. And, they are still performing acts designed to give us Biafra. Let us remember and honor them today; for, no one deserves it more than they do.
Woe unto this den of hypocrisy called Nigeria: it is finished. Nigeria is finished. Woe unto Nigerians who pretend that Nigeria is going somewhere other than deeper into the abyss of Hades: they are truly cursed. Woe unto cowardly Nigerians who pretend that they can show their faces in the world arena by writing or speaking empty sound-good words when the entire planet knows that they are morally, spiritually, physically, psychically and mentally bereft: lacking, deprived and depraved—bankrupt.
Heroes of Biafra: your unconditional and complete release from Nigeria’s jails is our only preoccupation from now until it is done.
Nde Biafra: Ndewo unu! Ekelee-o.
Ka anyi kpoo aha ndi umunne anyi ndia ndi MASSOB ndi ka no na mkporo Nigeria; “njo” ha a wuru na ha huru aru na uruh a na a kpo Nigeria, nke na a rugbu anyi, na e gbu anyi, were si, “Mba! Anyi ga e site na aru na njo ya wu Nigeria puta, gaa noro onwe anyi na Obodo nke anyi, Biafra.” Ndi ya—umunne anyi ndi ya—wu nde “Dike Biafra,” ndi “e ji a ga mba.”
Dike Biafra ndia malitere okwu na oru i nwetara anyi Biafra, mgbe ndi ozo ndi ujo na ndi efulefu, ndi o nweghi ahu ha kpa, na e kwughieri onu, chee na ha nwere ike jiri asi ha na a tu maka Nigeria kasie onwe ha obi. Dike Biafra ndia ma a ama na sooso nsogbu, i ta ahuhu na onwu ka Nigeria jiri chere ha na anyi na uzo nweta Biafra; ma nke ahu a kwusighi ha i ru oru nweta Biafra.
Oku-mmuo wuru kwa nke ha nde huru ihe ojoo, mara na o wu ihe ojoo, ma kpoo ya ihe oma, ka Nigeria si e me. Oku-mmuo wuru kwa oke nke ha ketara wu ndi ihi-abuo, ndi dika nde Nigeria, ndi ulo ha na a gba oku, ma ha no na agugo, na e zuzuari na uwa ka o nweghi ihe ojo na e me na o Nigeria. Ma ahu, ma obi, ma mmuo, ma echiche: o nweghi nke forola ha wu ndi Nigeria.
Umu Dike Biafra: anyi e kelee unu. Mkpoputa unu site na mkporo Nigeria wu naani ihe di anyi na obi na mmuo site ugbua rue mgbe o ga e me.
NAMES AGE ADDRESS
1.Uchenna Madu 30 Amuda, Isuochi, Umunneochi, Area Okigwe Region
2.Amrose Anyanso 50 Ndiama, Ulakwo,Owerri North, Owerri Region
3.Vincent Ekwuazi 49 Awha-Imezi,Ezeagu Area, Enugu Region 1
4.Arinze Igbani 33 Okwoko Nkporo,Ohafia Area, Abia North Region
5.Benedict Alakwem 47 Umukabia, Enime-mbano Area,Okigwe Region
6.Augustine Ihuoma 46 Umuekwene-Onicha, Ezinihite-Mbaise Area Owerri Reg.
7.Izuchukwu Nzom 38 Irefi,Oraifite, Ekwusigo Area, Nnei Region
8.Kelechi Ubabuike 33 Ezi Akuma, Orlu East Area, Orlu Region
9.Chimankpam Okorocha 22 Umuri, Amaimo, Ikeduru Area,Owerri Region
10.Chibuike Nwosu 27 Amugwo-Oziri,Inyishi Ikeduru Area,Owerri Region
11.Samuel Owwuka 64 Imeonia, Ezira, Orumba South Awka Region
12.Jude Asoanya 40 Uru-mkpu, Umuoji,Idemili North Area, Onitsha Region
13.Sunday Madubuike 30 Akiyi, Umulokpa,Uzo-Uwani Area, Nsukka
14.Issac Obi 41 Mgbele, Umuaka, Njaba Area, Orlu Region
15.Chima Okafor 36 Akawa Nneato, Umunneoci Area, Okigwe Region
16.Sunday Agudike 32 Ozi-achara, Ekwegba,Igbo-Etiti Area, Nsukka Region
17.Emeka Ugwu 32 Opi-Nsukka Area, Nsukka Region
18.Anyayo Nwali 29 Ekka-Umuigwe,Ezza North Area Abakiliki Region
19.Uchechukwu Onuegbe 25 Umuokwara, Akokwa, Ideato North Area, Orlu Region
20.Chukwudi Denis 27 Umundugba, Isu Area Orlu Region
21.Oko Uro 29 Ezionagah, Amasiri, Afikpo Area, Afikpo Region
22.Arinze Obodozie 27 Umuapani Okija, Ihiala Area, Nnewi Region
23.Richard Okonkwo 37 Onoli, Awgu Area, Enugu Region 1
Fellow Biafrans: these are truly heroes!
Nde Biafra: Ndia na ile wu ezigbo Dike Biafra
Biafra alive! Because it is God Who makes it so.
That’s the News Analysis for the week. Thank you.
God bless and keep Biafra, and you, until our next broadcast. Voice of Biafra International (VOBI) broadcast. (http://www.biafraland.com/vobi.htm)
Biafra: biri kwa! ka Chineke siri kee gi.
Biafra, ndu gi! Biafra, ndu gi!! Biafra, ndu gi!!!—na ndu anyi kwa. Maka Chineke nonyere la gi—nonyere kwa ra anyi!
Ndewo unu
____________________________________________________________
Voice of Biafra International (VOBI) broadcast continues
Voice of Biafra International (VOBI)
A SHORTWAVE Radio Broadcast Service
transmitting
at 2000 - 2100 Hours UTC (Universal Time [Coordinated])
equivalent to 9.00pm - 10.00pm Biafraland time
every Friday
A project of Biafra Foundation (BF) and Biafra Actualization Forum (BAF )